Psalms 9:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, doro ha ihe-egwu: Ka mba nile mara na nání madu ka ha bu. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị! Mee ka ha maa jijiji nʼoke egwu; mee ka mba niile ghọta na ha bụ naanị mmadụ.