Psalms 9:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma Jehova nānọdu dika eze rue mb͕e ebighi-ebi: O doziwo oche-eze-Ya ikpe ikpe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị bụ eze ruo mgbe ebighị ebi. Ọ kwadoola ocheeze ya maka ikpe ikpe ziri ezi.