Psalms 90:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye-nwe-ayi, ebe-obibi ka Gi onwe-gi buworo ayi N'ọb͕ọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị nʼọgbọ niile.