Psalms 90:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Kwe ka ndi-orù-Gi hu ọlu-Gi, Kwe kwa ka ahu ima-nma-Gi n'aru umu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwere ka ndị ohu gị hụ ọrụ gị dị iche iche, ka ụmụ ha hụkwa ịma mma gị.