Psalms 90:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I nēme ka madu laghachi n'ájá; I we si, Laghachinu, umu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-eme ka mmadụ laghachi bụrụ aja mgbe i kwuru okwu sị, “Unu ụmụ mmadụ, laghachi bụrụ aja.”
Recommended Reading