Psalms 92:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu ezi ihe ikele Jehova ekele, Na ibùku aha-Gi abù ọma, Gi Onye kachasi ihe nile elu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu,