Psalms 92:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Igosi na Jehova zirí ezi; Ọ bu oké nkumem, ọ dighi kwa ajọ omume di nime Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-ekwupụta, “ Onyenwe anyị bụ Onye ziri ezi; ọ bụ Oke Nkume m, ọ dịkwaghị ajọ omume dị nʼime ya.”