Psalms 92:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na I mewo ka m'ṅuria site n'ọlu-Gi, Jehova: Ọ bu n'ọlu nile nke aka-Gi ka m'gēti nkpu ọṅù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ.