Psalms 92:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma Gi onwe-gi nọ n'ebe di elu rue mb͕e ebighi-ebi, Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gị, O Onyenwe anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi.