Psalms 93:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Oche-eze-Gi eguzosiwo ike site na mb͕e ochie: Site na mb͕e ebighi-ebi ka I nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ocheeze gị eguzosiela ike siterị na mgbe ochie; ị na-adịkwa site nʼebighị ebi ruo ebighị.