Psalms 93:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Osimiri eweliwo olu-ha, Jehova, Osimiri eweliwo olu-ha; Osimiri nēweli ebili-miri nile ha elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oke osimiri niile amaliela elu, O Onyenwe anyị; oke osimiri niile eweliela olu ha elu; ebili mmiri niile nke oke osimiri na-amali elu na-eme mkpọtụ.