Psalms 93:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ihe-àmà-Gi nile kwesiri ntukwasi-obi nke-uku: N'ebe ulo-Gi di idi-nsọ mara nma, Jehova, rue ubọchi nile nke ndu di ogologo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụkpụrụ gị niile, Onyenwe anyị na-eguzosi ike; ịdị nsọ bụ ihe e ji chọọ ụlọ gị mma ruo ụbọchị na-enweghị ọgwụgwụ.