Psalms 94:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova mara èchìchè madu, Na èchìchè ahu bu nání otù nku-ume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ; ọ maara na ihe mmadụ na-eche nʼobi ya bụ naanị ihe na-enweghị isi.