Psalms 94:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma Jehova aburuworom ulo-elu; Chinekem bu kwa oké nkume nke ebe-nb͕abàm.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m, na Chineke m na oke nkume ebe m na-ezere ndụ.