Psalms 97:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ugwu nile b͕azepuru dika wax n'iru Jehova, N'iru Onye-nwe uwa nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugwu niile na-agbaze dịka mmanụ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihu Onyenwe ụwa niile.