Psalms 97:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Zaion nuru, we ṅuria, Umu-ndinyom Juda we tegharia egwu ọǹù; N'ihi ikpé-Gi nile, Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zayọn na-anụ ma na-aṅụrịkwa ọṅụ, obodo nta niile nke Juda na-enwekwa obi ụtọ nʼihi ikpe gị, O Onyenwe anyị.