Psalms 98:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Chirinu opì na olu opì-ike Tisie nkpu ọṅù ike n'iru Eze, bù Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
jirinụ opi na opi ike, tisie mkpu ọṅụ ike nʼihu Onyenwe anyị, Onye bụ Eze.