Psalms 99:2 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova di uku nime Zaion; Onye di elu ka Ọ bu kwa n'elu ndi nile di iche iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị dị ukwuu nʼime Zayọn; ọ bụ onye e buliri elu karịa mba niile dị iche iche.
Recommended Reading