Revelation 10:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ dị ike nke zọkwasịrị ụkwụ ya nꞌelu osimiri, na nꞌala akọrọ ahụ, chiliri aka ya abụọ elu,
Igbo 2006
Mọ-ozi ahu, nke m'huru ka ọ nēguzo n'elu oké osimiri na n'elu ala, we welie aka-nri-ya zó n'elu-igwe,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ nke m hụrụ zọkwasịrị ụkwụ ya nʼelu osimiri, na nʼala akọrọ ahụ, chịlịri aka ya abụọ elu,