Revelation 10:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
were onye ahụ na-anọkwasị nꞌocheeze ahụ ṅụọ iyi. Ya bụ onye ahụ kere eluigwe na ụwa, na ihe nile dị nꞌime ha, na oke osimiri, na ndị nile bi nꞌime ha, sị na oge ezuola. Na o kwesịkwaghị ka a tụfuo oge ọ bụla.
Igbo 2006
we were Onye ahu Nke nādi ndu rue mb͕e nile ebighi-ebi, bú Onye kère elu-igwe na ihe nile di ya nime, na uwa na ihe nile di ya nime, na oké osimiri na ihe nile di ya nime, ṅu iyi na oge agaghi-adi kwa ọzọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
were onye ahụ na-adị ndụ mgbe niile ebighị ebi ṅụọ iyi. Ya bụ onye ahụ kere eluigwe na ụwa, na ihe niile dị nʼime ha, na oke osimiri, na ndị niile bi nʼime ha, sị na oge ezuola. Na o kwesikwaghị ka a tufuo oge ọbụla.