Revelation 10:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ ozi ahụ sịkwara na mgbe mmụọ ozi nke asaa ahụ fụrụ opi ike ya, a ga-eme ka ihe omimi nile zoro ezo, nke Chineke sitere nꞌọnụ ndị amụma kwuo nꞌọgbọ gara aga, bụrụ ihe e mezuru emezu.
Igbo 2006
ma n'ubọchi nke olu mọ-ozi nke-asa ahu, mb͕e ọ gaje ifù opì, agēme kwa ka ihe-omimi nke Chineke zu okè, dika O zìri ozi ọma nye ndi-orù-Ya, bú ndi amuma-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị ahụ, mgbe ndị mmụọ ozi asaa ahụ ga-afụ opi ike ha, ihe omimi niile nke Chineke ga-emezu, dịka ọ gwara ndị ohu ya bụ ndị amụma.