Revelation 11:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a ahụhụ nke abụọ ahụ agafeela. Ma mgbe na-adịghị anya kwa, ahụhụ nke atọ na-amalite.
Igbo 2006
Ahuhu nke-abua agabigawo: le, Ahuhu nke-atọ nābia ọsọsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a ahụhụ nke abụọ ahụ agafeela. Ma mgbe na-adịghị anya, ahụhụ nke atọ na-abịa.