Revelation 11:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa iri ndị okenye abụọ na anọ ahụ na-anọkwasị nꞌocheeze ndị ahụ dị nꞌihu ocheeze Chineke na-ada nꞌala, na-akpọ isi ala nye Chineke. Ha na-enyekwa ya otuto site nꞌife ya ofufe na-asị,
Igbo 2006
Orú ndi-okenye na anọ ahu, ndi nānọdu n'iru Chineke n'elu oche-eze-ha, we da kpuchie iru ha n'ala, we kpọ isi ala nye Chineke,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, iri ndị okenye abụọ na anọ ahụ nọ nʼocheeze ndị ahụ dị nʼihu ocheeze Chineke dara nʼala kpọọ isiala nye Chineke,