Revelation 11:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị amụma abụọ ahụ bụ osisi olivu abụọ ahụ na ihe ịdọba oriọna abụọ ahụ e debere nꞌihu Chineke onye kere ihe nile na mmadụ nile bi nꞌụwa.
Igbo 2006
Ndia bu osisi olive abua ahu na ihe-idọba-oriọna abua ahu, ndi nēguzo n'iru Onye-nwe uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bụ osisi oliv abụọ ahụ na ihe ịdọba oriọna abụọ ahụ, ndị na-eguzo nʼihu Onye nwe ụwa.