Revelation 12:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe agwọ ochie ahụ chọpụtara na a chụdala ya nꞌụwa, o sogburu nwanyị ahụ mụrụ nwa nwoke ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e dragon ahu huru na achudara ya-ri n'uwa, o we sob͕ue nwanyi ahu, bú nwanyi nke muputara Nwa-nwoke ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe agwọ ochie ahụ chọpụtara na a chụdala ya nʼụwa, ọ chụsoro nwanyị ahụ mụrụ nwa nwoke ahụ ọsọ.