Revelation 12:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ala nyeere nwanyị ahụ aka. O meghere ọnụ ya loda ide mmiri a.
Igbo 2006
Ala we yere nwanyi ahu aka, ala we saghe ọnu-ya, loda osimiri ahu, nke dragon ahu b͕uputara n'ọnu-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ala nyeere nwanyị ahụ aka. O meghere ọnụ ya loda idee mmiri a nke si nʼọnụ agwọ ahụ sọpụta.