Revelation 14:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, onye ahụ na-anọkwasị nꞌigwe ọcha ahụ rụnyere mma owuwe ihe ubi ya nꞌime ụwa, ghọta ihe dị nꞌụwa dị ka ihe ubi.
Igbo 2006
Onye ahu Nke nānọkwasi n'ígwé ọcha ahu we tudà mma-iwe-ihe-ubi-Ya n'elu uwa; ewe were uwa dika ihe-ubi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, onye ahụ nọkwasịrị nʼigwe ọcha ahụ rụnyere mma owuwe ihe ubi ya nʼime ụwa, ghọta ihe dị nʼụwa dịka ihe ubi.