Revelation 14:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, mmụọ ozi ahụ rụnyere mma owuwe ihe ubi ya nꞌụwa, bipụsịa ụyọkọ oroma ahụ chịkọtaa ha, kpojupụta ha ebe Chineke ga-eji iwe zọchaa ha.
Igbo 2006
Mọ-ozi ahu we tubà mma-iwe-ihe-ubi-ya n'uwa, we bipu nkpuru-vine nke uwa, tubà ya nime ebe-nzọcha-nkpuru-vine ahu, nke di uku, bú nke ọnuma Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mmụọ ozi ahụ rụnyere mma owuwe ihe ubi ya nʼụwa, bipụsịa ụyọkọ mkpụrụ vaịnị ahụ chịkọta ha, kpojupụta ha ebe Chineke ga-eji iwe zọchaa ha.