Revelation 15:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha na-abụ abụ Mosisi ohu Chineke, na abụ Nwa atụrụ ahụ. Nke a bụ abụ ha na-abụ:Ọrụ gị nile dị ukwuu dịkwa ebube, Onyenwe anyị, Chineke pụrụ ime ihe nile.Ụzọ gị nile ziri ezi bụrụkwa eziokwu.Gị eze mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
Ha nābù kwa abù nke Moses, bú orù nke Chineke, na abù nke Nwa-aturu Chineke, si, Ọlu-Gi nile di uku di kwa ebube, Onye-nwe-ayi Chineke, Onye puru ime ihe nile; uzọ-Gi nile ziri ezi, buru kwa ezi-okwu, Gi Eze nke mba nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-abụ abụ Mosis ohu Chineke, na abụ Nwa atụrụ ahụ. “Ọrụ gị niile dị ukwuu dịkwa ebube, Onyenwe anyị Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile. Ụzọ gị niile ziri ezi, bụrụkwa eziokwu, Gị, Eze nke mba niile.