Revelation 15:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ga-aghara ịtụ gị egwu, Onyenwe anyị,Onye ga-agharakwa ito aha gị?Nꞌihi na ọ bụ nanị gị dị nsọMba nile ga-abịakwa ịkpọ isi ala nꞌihu gị,nꞌihi na e meela ka ọrụ ezi omume gị pụta ìhè.
Igbo 2006
Ònye nāgaghi-atu egwu, Onye-nwe-ayi, to kwa aha-Gi? n'ihi na nání Gi di ọcha n'obi; n'ihi na mba nile gābia kpọ kwa isi ala n'iru Gi; n'ihi na emere ka ezi omume-Gi nile puta ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ga-aghara ịtụ gị egwu, Onyenwe anyị, onye ga-agharakwa ito aha gị? Nʼihi na ọ bụ naanị gị dị nsọ. Mba niile ga-abịakwa ịkpọ isiala nʼihu gị, nʼihi na emeela ka ọrụ ezi omume gị pụta ìhè.”