Revelation 15:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m lere anya ahụrụ m na e megheela ebe nsọ kachasị ebe nsọ nke ụlọ nsọ ukwu ahụ dị nꞌeluigwe.
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri m'we hu, emeghe-kwa-ra ulo nsọ nke ulo-ikwū nke àmà ahu n'elu-igwe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, elere m anya hụ, na e meghere, ụlọnsọ ukwu dị nʼeluigwe, ya bụ, ụlọ ikwu nke iwu ọgbụgba ndụ ahụ.