Revelation 16:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa, mmụọ ozi nke ise pụrụ wụkwasị ihe dị nꞌiko nke ya nꞌelu ocheeze anụ ọhia ahụ si na mmiri pụta. Nke a mere ka ọchịchịrị jupụta nꞌalaeze ya. O mekwara ka ndị ọ na-achị tabie ire ha nꞌihi oke ahụ ụfụ.
Igbo 2006
Mọ-ozi nke-ise we wusi ọkwa-ya n'elu oche-eze nke anu-ọhia ahu; ewe me ka ala-eze-ya b͕a ọchichiri; ha we tabìe ire-ha site n'aru-ufu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi nke ise pụrụ wụkwasị ihe dị nʼefere nke ya nʼelu ocheeze anụ ọhịa ahụ, mee ka alaeze ya jupụta nʼọchịchịrị. Ndị mmadụ tabiri ire ha nʼihi oke ahụ ụfụ.