Revelation 16:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha kọchara Chineke nke eluigwe nꞌihi ihe ụfụ na ọnya bịakwasịrị ha. Ma ha jụrụ ichegharị site nꞌajọ ọrụ ha nile.
Igbo 2006
ha we kwulu Chineke nke elu-igwe site n'aru-ufu nile ha na ọnyá nile ha; ha echègharighi kwa isi n'ọlu nile ha puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kọchara Chineke nke eluigwe nʼihi ihe ụfụ na ọnya bịakwasịrị ha. Ma ha jụrụ ichegharị site nʼajọ ọrụ ha niile.