Revelation 16:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmụọ ozi nke abụọ pụrụ gaa wụsa ihe dị nꞌime efere nke ya nꞌelu osimiri nile. Otu mgbe ahụ osimiri nile chagharịrị na-acha dị ka ọbara onye nwụrụ anwụ. Nke a mere ka ihe nile dị nꞌime ha nwụọ.
Igbo 2006
Mọ-ozi nke-abua we wusi ọkwa-ya nime oké osimiri; o we ghọ ọbara dika nke madu nwuru anwu; nkpuru-obi nile ọ bula nke di ndu we nwua, bú ihe di n'oké osimiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi nke abụọ wụsara ihe dị nʼime efere nke ya nʼelu osimiri niile. Otu mgbe ahụ, osimiri niile chagharịrị ghọọ ọbara dịka nke onye nwụrụ anwụ. Nke a mere ka ihe niile dị ndụ nʼime osimiri ahụ nwụọ.