Revelation 16:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmụọ ozi nke atọ pụrụ gaa wụsa ihe dị nꞌefere nke ya nꞌelu iyi na nꞌelu isi iyi nile. Nke a mere ka ha nile ghọọ ọbara.
Igbo 2006
Mọ-ozi nke-atọ we wusi ọkwa-ya nime osimiri nile na isi-iyi nile nke miri nile; miri ahu we ghọ ọbara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi nke atọ pụrụ gaa wụsa ihe dị nʼefere nke ya nʼelu iyi na nʼelu isi iyi niile. Nke a mere ka ha niile ghọọ ọbara.