Revelation 16:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ anụrụ m ka mmụọ ozi ahụ mmiri nile dị nꞌaka ya kwuru okwu sị, “I kpere ikpe ziri ezi, ebe i mere ka isi iyi ndị a ghọọ ọbara. Gị onye dị nsọ na onye na-adị site na mmalite, na onye na-adịkwa ugbu a.
Igbo 2006
M'we nu mọ-ozi miri nile ka ọ nāsi, Onye ezi omume ka I bu, Gi Onye nādi adi, Onye di-kwa-ri, Onye di ọcha n'obi, n'ihi na I kpere ikpé ndia:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anụrụ m ka mmụọ ozi ahụ mmiri niile dị nʼaka ya kwuru okwu sị, “I kpere ikpe ziri ezi, Gị, Onye dị Nsọ, na onye na-adị site na mmalite, na onye na-adịkwa ugbu a.