Revelation 16:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ mmụọ ozi nke anọ pụrụ wụsa ihe dị nꞌefere nke ya nꞌelu anwụ si otu a mee ka anwụ were okpomọkụ ya chagbuo mmadụ nile.
Igbo 2006
Mọ-ozi nke-anọ we wusi ọkwa-ya n'elu anyanwu; ewe nye ya ike iji ọku chab͕u madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi nke anọ pụrụ wụsa ihe dị nʼefere nke ya nʼelu anyanwụ si otu a mee ka anwụ were okpomọkụ ya chagbuo ndị mmadụ.