Revelation 17:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anụ ọhịa ahụ nwụrụ anwụ nke na-acha ọbara ọbara bụ onye eze nke asatọ. Ọ chịalarị achị na mbụ dị ka otu nꞌime ndị eze asaa ndị a. Mgbe ọ bịakwara ọzọ nke ugboro abụọ ya onwe ya ga-agakwa nꞌebe ịla nꞌiyi.
Igbo 2006
Anu-ọhia ahu nke diri, nke nādighi kwa ub͕u a, ya onwe-ya bu kwa nke-asatọ, o si kwa n'asa ahu puta; ọ nāla kwa n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anụ ọhịa ahụ nke dịrịị ma ọ dịkwaghị, bụ onye nke asatọ, ọ bụ onye otu ndị eze asaa ahụ ma a lakwara ya nʼiyi.