Revelation 19:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anya ya na-acha dị ka ire ọkụ. Ọtụtụ okpu eze dịkwa ya nꞌisi. Otu aha nke nanị ya maara omimi ya ka e dekwasịrị ya nꞌegedege ihu.
Igbo 2006
Anya-Ya abua buru kwa ire ọku, Ọ nēkpu kwa ọtutu okpu-eze n'isi-Ya; O nwe-kwa-ra aha edeworo, nke ọ nādighi onye ọ bula matara, ma-ọbughi Ya onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anya ya na-acha dịka ire ọkụ. Ọtụtụ okpueze dịkwa ya nʼisi. Otu aha nke naanị ya maara omimi ya ka e dekwasịrị ya nʼegedege ihu.