Revelation 19:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu aha ka e dere nꞌelu uwe ya na nꞌelu apata ya. Ọ bụ, Eze ndị eze nile, na Onyenwe ndị nwe mmadụ nile.
Igbo 2006
O nwe-kwa-ra aha edekwasiworo n'elu uwe-Ya na n'elu apata-ukwu-Ya, EZE kachasi NDI-EZE nile, NA ONYE-NWENU kachasi NDI-NWENU nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu aha ka e dere nʼelu uwe ya na nʼelu apata ya: Eze kachasị ndị eze niile, na Onyenwe kachasị ndị nwenụ niile.