Revelation 19:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Olu iti mkpu ha gakwara nꞌihu na-ada, na-asị, “Ka otuto dịrị Onyenwe anyị. Nꞌihi na anwụrụ ọkụ si nꞌobodo ahụ a kpọrọ ọkụ na-arigo ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo 2006
Nke mere ya abua ha we si, Haleluya. Anwuru-ọku-ya nārigo elu rue mb͕e nile ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, ha tiri mkpu, “Haleluya! Anwụrụ ọkụ si nʼime ya na-arịgo elu ruo mgbe ebighị ebi.”