Revelation 19:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka anyị ṅụrịanụ ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ. Ka anyị sọpụrụkwanụ ya nꞌihi na oge mmemme ọlụlụ di na nwụnye nke Nwa atụrụ ahụ eruola, nwụnye ya edoziekwala onwe ya.
Igbo 2006
Ka ayi ṅuria ọṅu, ka obi nātọ kwa ayi utọ nke-uku, ka ayi were kwa otuto nile nye Ya: n'ihi na ọlulu-nwunye nke Nwa-aturu ahu abiawo, nwunye-Ya edoziwo kwa onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka anyị ṅụrịanụ ọṅụ, ka obi tọkwaa anyị ụtọ. Ka anyị nye ya otuto. Nʼihi na ọlụlụ di na nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ eruola, nwunye ya edoziekwala onwe ya.