Revelation 19:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
E nyela ya ike iyikwasị onwe ya akwa mara mma nke na-enweghị ntụpọ ọ bụla, na nke dị nnọọ ezi ọcha. Nꞌihi na akwa ọcha ahụ nọchiri anya ọrụ ọma nke ndị Chineke rụrụ.”
Igbo 2006
Ewe kweyere ya ka o b͕okwasi onwe-ya ezi ákwà ọcha nēnwu enwu, nke di kwa ọcha: n'ihi na ezi ákwà ọcha ahu bu ezi omume nile nke ndi nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nyela ya ezi akwa ọcha nke na-enweghị ntụpọ ọbụla, na nke dị nnọọ ezi ọcha ka o yikwasị onwe ya.” (Ezi akwa ọcha ahụ nọchiri anya ọrụ ezi omume nke ndị nsọ rụrụ.)