Revelation 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Dee akwụkwọ nye mmụọ ozi ụlọ nzukọ dị nꞌEfesọs. Ihe ndị a ka ị ga-agwa ya, “Akwụkwọ a m na-edere gị bụ nke m ji ezi gị ozi onye ahụ na-ejegharị nꞌụlọ nzukọ ziri, onye ahụ ji ndị ndu ụlọ nzukọ ndị a nꞌaka ya. Leenụ ihe o kwuru.
Igbo 2006
Degara mọ-ozi nke nzukọ Kraist di n'Efesọs akwukwọ, si, Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye nēji kpakpando asa ahu n'aka-nri-Ya, Onye nējeghari n'etiti ihe-idọba-oriọna asa ahu nke eji ọla-edo me:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dee akwụkwọ nye mmụọ ozi ụlọ nzukọ dị nʼEfesọs, sị ya: Ihe ndị a bụ okwu si nʼọnụ onye ahụ na-ejide kpakpando asaa nʼaka ya, ma na-ejegharịkwa nʼetiti ihe ịdọba oriọna ọlaedo asaa ndị ahụ.