Revelation 2:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌezie, ụfọdụ nꞌime ndị gị na-ejidesi ozizi ọjọọ a aka ike. Ndị dị otu a bụ ndị na-eso ụzọ Belam nꞌetiti ndị gị.
Igbo 2006
Otú a, gi onwe-gi nwe-kwa-ra ufọdu ndi nējidesi ozizí ndi-Nikọlaitan ike otú ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu aka ahụ, i nwekwara ụfọdụ mmadụ ndị jidesiri nkuzi Nikolaitan ike.