Revelation 2:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama, jidesienụ ihe ahụ dị nꞌaka unu aka ike tutuu ruo mgbe m ga-abịaghachi ọzọ.
Igbo 2006
Otú ọ di, ihe unu nwere, jidesienu ya ike rue mb͕e M'gābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma ọ bụghị, unu jidesienụ ihe unu nwere aka ike tutu ruo mgbe m ga-abịa.’