Revelation 2:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma onye ọ bụla nọgidere na-eme ihe m chọrọ ruo ọgwụgwụ ihe nile, ka m ga-enye ike nꞌebe mba nile nọ.
Igbo 2006
Onye nēmeri emeri, na onye nēdebe ọlum nile rue ọgwugwu ihe nile, ya ka M'gēnye kwa ike ichi mba nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ọbụla na-emeri emeri, na-anọgidekwa na-eme uche m ruo ọgwụgwụ ihe niile, ka m ga-enye ikike nʼebe mba niile nọ.