Revelation 2:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mụ onwe m ga-enyekwa ha kpakpando ụtụtụ.
Igbo 2006
M'gēnye kwa ya kpakpando ututu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
a ga-enye onye nke meririnụ kpakpando ụtụtụ.