Revelation 21:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọnụ ụzọ atọ dị nꞌotu akụkụ mgbidi ahụ, atọ dị nꞌugwu, atọ na ndịda, atọ nꞌọwụwa anyanwụ, atọ nꞌọdịda anyanwụ.
Igbo 2006
n'akuku Ọwuwa-anyanwu ọnu-uzọ-ama atọ di; n'akuku Ugwu ọnu-uzọ-ama atọ di kwa; n'akuku Ndida ọnu-uzọ-ama atọ di kwa; n'akuku Ọdida-anyanwu ọnu-uzọ-ama atọ di kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọnụ ụzọ ama atọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, atọ dị nʼakụkụ ugwu, atọ dị nʼakụkụ ndịda, ebe atọ dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ.