Revelation 21:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbidi ahụ nwere nkume iri na abụọ e ji tọọ ntọ ala ya. Nꞌelu nkume ndị a nꞌotu nꞌotu ka e dere aha ndị ozi iri abụọ nke Nwa atụrụ ahụ.
Igbo 2006
Mb͕idi obodo ahu nwe-kwa-ra ntọ-ala iri na ab͕ua, n'elu ha ka edereri aha iri na abua nke ndi-ozi iri na abua ahu nke Nwa-aturu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbidi ahụ nwere nkume iri na abụọ e ji tọọ ntọala ya. Nʼelu nkume ndị a nʼotu nʼotu ka e dere aha ndị ozi iri na abụọ nke Nwa Atụrụ ahụ.